Nigerian born Gospel Artist and song writer “Evangeline Nneka Okoye” professionally known as “Evangel Nekky” who based in Port Harcourt, River State.

Evangel Nekky was called into gospel music ministry by Almighty God and she has emerged as a force to be reckoned with in the gospel music by the help of the Holy Spirit.

Her message is Jesus and Her goal is to proclaim the supremacy and magnificent power of God which is professed on thus single titles “Mmuo n’ eri mmuo” meaning The Spirit That Destroys Spirits

Stream & Download Below :—

DOWNLOAD NOW

 

LYRICS

JESUS YOU ARE THE SPIRIT OF THE SPIRITS
Mmuo n’ eri Mmuo ka m na akpo gi
Oke Ebube

Chorus
Mmmuo n’ eri mmuo
Ikuku ama n’ onyia chim
I noro ihe biara Ino m
Oke ebubeeeeee

Oke Ebube m ji eje eje
Ebube m ji ana ana
Aka n’ agwo oria chioma eee
Oke ebube

Lee ya ebube m o 2 times
Lenunu oke ebube m eee
Lee ya ebube m o
Oke ebube ee

O Kwa gi noro ihe biara I no m
I tagburu ihe biara itagbu m
I gburu ihe biara Igbu m
I tigburu agbara tigbo arusi
Okwa gi tiri pharoh mmanwu
I noro ihe noro enyi
Oke mnanwu n’ eti onwe ya
Agunechemba
Mgbarogwu dike
Oke ebube
I noro ihe biara I nom
OKE EBUBE

Chorus. 2 times
Mmmuo n’ eri mmuo
Ikuku ama n’ onyia chim
i noro ihe biara Ino m
Oke ebubeeeeee

Oke Ebube m ji eje eje
Ebube m ji ana ana
Aka n’ agwo oria chioma eee
Oke ebube

Ebube I batanu n’ ogba agha
Ihe ike n’eme nu ee
I batanu n’ ogba ogu
Nwa mgbada awara
When the lion of Judea come
When the lion of Judea come
When the lion of Judea come
All the lion will run away
Sickness will run away
Diseases will run away
Bareness will run away
Maka na I bu mmuo n’ eri mmuo
Poverty will run away
Courses will run away
Misfortunes will run away
Maka na I bu mmuo n’ eri mmuo

Lee ya ebube muoo
Lee nunu oke ebube muee
Lee ya ebube muee
Oke ebubeeee

Chorus.
Mmmuo n’ eri mmuo
Ikuku ama n’ onyia chim
I noro ihe biara Ino m
Oke ebubeeeeee

Oke Ebube m ji eje eje
Ebube m ji ana ana
Aka n’ agwo oria chioma eee

This is the hour of liberation
The hour of healing
The hour of divine touch
Father May you touch your people

Ebube kurie n’ oge eruwo
Kurie n’ oge eruwo
Oge eruwo mgbe I ji eme mma
Oge eruwo mgbe I ji agwo oria
Oge eruwo mgbe I ji ato agbu
Oge eruwo mgbe I ji enye nwa
Oge eruwo mgbe I ji agozi
Ebube kulie n’ oge eruwo
Kurie nu n’ oge eruwo
Kurieee n’ oge eruwo
Kuriee nu n’ oge eruwo
Kuriee n’ oge eruwo
Kurie nu n’ oge eruwo
JESUS THE HOUR HAS COME
Okeee ebube

O nwere ndi na acho nwa
Lenu ndi no no ria
O nwere ndi ekere agbu
Okwa gi bu mmuo n’eri mmuo
Oke ebube m ee
Oke ebube m ee
Lekwanu oke ebube
Oke ebube
Oke ebube m eeee
Agunaeche mba m ee
Lekwa agu n’ eche mba m
Lekwa agu n’ eche mbam

Lekwa ka o na abia
Agun’eche mba meeee
Ebube dike
Jehovah jireh
Aka n’ eme mma
Agu bata mgbada awara
Oke mmuo n’eri mmuo
Onoro ihe noro ihe noro ihe noro enyi
Oke mmanwu n’eti onwe ya ee
Kpahariwa mebe mnaaaa
Aka neme mma
Kpahariba toba agbu, Ebube
Aka ne eme mma
Ebubem eee ebubeeee
Kpaghariba mebe mma
Kpaghariba toba agbu
Kpaghariba nwebe nwa

 15,310 total views,  6 views today

LEAVE A REPLY

Please enter your comment!
Please enter your name here